ANỤNỤEBE
bịa, ị bụdị anụnụebe a naghị ekwe onye ọzọ ibe i bee, i bechie ebe onye ọzọ ga-ebe oge ọbụla ị na-ede na-achọ onye gị na ya ga-ese ka a ga asị na gị na udo na-ese oge ọbụla, asịrị ka ị na-ege ihe ọma meere onye ọzọ ka ị na-ede nke na-eme gị, i […]